Category: igbo

Seven Reasons why

Seven Reasons why

Ha di ihe dịka uzọ ihe Asaa kpatara aga-eji were nabata Ụmụ-Nwanyi n’echichi di Asọ!

OTU:  Ị bu otu n’Ụkọ-Chukwu nke Krịsti
Sitena mmiri Chukwu, ụmụ-nwanyi na ụmu-nwoke ketara oke na Ụkọ-Chukwu ọhụrụ nke Krịsti.Nkea metụkwara ịnwe ezi mmeghepu n’Ọkwa di Asọ. meghee!

Ị nwe ịkike Ị bu onye ndu
Na Oriri-Ịkpe-Azụ Jesu nyere ma nwanyi ma nwoke ikike. Onye ọbụna n’ime ha nwetara echichi dịka onye ndu n’emume nke Aja Missa. meghee!

ATỌ: Ịkpa Oke sitere na Omenala
Ihe kpatara Ụka Katọlik jiri were jụ ichi ụmụ-nwanyi Ụkọ-Chukwu gbadolu-ụkwụ na ụzọ ihe atọ akwụghi ọtọ, nke metụtara nke ụkwụụ ụdị mkpebi nke ndi Ndu Ụka mere. meghee!

ANỌ: Echibugo Ụmụ-Nwanyi Deacon (Nsote Ụko-Chukwu)
Were lutezia na-centuri-nke-Itenani, Ụka nyere ụmụ-nwanyi ọnọdu n’uju na Sacramenti nke Diakonati (Nsote Ụkọ-Chukwu). Nkea  gosịrị na-enwekwuru ike chie ụmụ-nwanyi Ụkọ-Chukwu. meghee!

ISE: Ike ichi Ụmụ-Nwanyi Ụkọ-Chukwu di n’usoro Omenala Ụka bụ ‘Latent Tradition’
Otu ihe iji maa atụ bụ Nsọpụrụ a na-enye Maria eri ogonogo-oge dịka Ụkọ-Chukwu. Nkea gosịrị na dịka n’anya nke Okwukwe’ ndi Ụka niile nwere sịrị dị, site n’aka Maria nmachibido, a machibidoro ụmụ-nwanyi emebigo. meghee!

ISII: Na Uwa niile, ndi Ụka nabatara ichi Ụmụ-Nwanyi Ụkọ-Chukwu
Site n’oke-nyocha e mere na site n’Ekpere, ndi Ụka ndi Otu Krịsti ndi ọzọga echibego ụmụ-nwanyi Ụkọ-Chukwu ugbua. Na-agbanyeghi na ọbughi ihe niile ndi Ụka ndi ọzọ megara ka Ụka Katọlik ga-emekwu, njikọ-ọnụ di na mkwenye ndi otu Krịsti ndi ọzọ kwenyere banyere ịchiụmụ-nwanyi Ụkọ-Chukwu na-egosi na ọga-abụebum-n’obi Krịsti. meghee!

ASAA: Na Ezie Ụmụ-Nwanyi Sokwa na ndi a kpọrụ na echichi Ụkọ-Chukwu
Odoro anya na ufọdu ụmụ-nwanyi Katọlik nwere ugwu kwenyere na ha nwere ọkpukpọ ịbu Ụkọ-Chukwu. Nke gosiputara akara nke Muọ-Nsọ, Ụka enweghi ike ịneghara anya. meghee!

Mmechi: Enweghị ezi ịhe mgbakwasị ụkwụ a ga eji mmachie ụmụ-nwanyi ịchi Ụkọ-Chukwu, makana ọtụtụ ezigbo nkuzi Nzukọ Katọlik amabidoghị ya!

Join us  .  .  .  !

Then what about papal teaching
banning women priests?

Read our frequently asked questions!

Wijngaards Institute for Catholic ResearchThis website is maintained by the Wijngaards Institute for Catholic Research.

The Institute is known for issuing academic reports and statements on relevant issues in the Church. These have included scholars’ declarations on the need of collegiality in the exercise of church authority, on the ethics of using contraceptives in marriage and the urgency of re-instating the sacramental diaconate of women.

Visit also our websites:Women Deacons, The Body is Sacred and Mystery and Beyond.

You are welcome to use our material. However: maintaining this site costs money. We are a Charity and work mainly with volunteers, but we find it difficult to pay our overheads.

Visitors to our website since January 2014.
Pop-up names are online now.

The number is indicative, but incomplete. For full details click on cross icon at bottom right.

Please, support our campaign
for women priests

Join our Women Priests’ Mailing List
for occasional newsletters:

Email:
Name:
Surname:
City:
Country:
 
An email will be immediately sent to you
requesting your confirmation.

One priesthood in Christ

One priesthood in Christ

Ị B OTU NA ỤKỌ-CHUKWU KRỊSTI

Background music?

Nkea bụ otu na ime uzọ Asaa bụ eziokwu ihe kpatara, ụmụ-nwanyi ga eji sonye na ịgba-odibọ ka Ụkọ-Chukwu

Na oge agbọ-ochie, ọnọdu ụmụ-nwanyi n’ihe gbasara Chineke di ntakịrị. Maka ihi  na ebighị ụmụ-nwanyi ugwu, ha esoghị na ọnụ-ọgụ nke Ọgbugba-ndụ. Ha enweghị ikike ịweta aja. Mgbe niile ha nọgidere n’okpuru ụmụ-Nwoke, ọkachasi na ihe gbasara ihe Chineke

The mystery of baptism Jesu Kristi agbanwego ihe niile.
Nwanyi ọbụna mere Miri Chukwu a bụrụgo Kristi ọzọ, dika otu nwoke sịrị bụrụ.
“Ndi niile emere Miri Chukwu n’ime Kristi, e yịrịgo Kristi ka-uwe. Enwerọzikwọ nkewa na etiti ndi Jụụ na onye abụghị Jụụ, Ohu na Diala, Oke na Nwunye” (Galatians Atọ, Ịrị-abụọ n’asatọ)Nwanyi ọbụna mere Miri Chukwu e ketago oke n’uju na abụmụ Ụkọ-Chukwu Krịsti, Ndị nọna Ọkwa Eze na ndị Amụma

Miri Chukwu bụ ntọ ala nke nyere onye ọbụna ohere na sacramenti ndị ọzọga, tinyere ịgba-odibọ ka Ụkọ-Chukwu nchụ-Aja
Go to the next step?

1 2 3 4 5 6 7
baptised empowered liberated ordained affirmed supported called
You are in a simplified, ‘key point presentation’ mode.
To switch to academic mode,
click here!

Wijngaards Institute for Catholic ResearchThis website is maintained by the Wijngaards Institute for Catholic Research.

The Institute is known for issuing academic reports and statements on relevant issues in the Church. These have included scholars’ declarations on the need of collegiality in the exercise of church authority, on the ethics of using contraceptives in marriage and the urgency of re-instating the sacramental diaconate of women.

Visit also our websites:Women Deacons, The Body is Sacred and Mystery and Beyond.

You are welcome to use our material. However: maintaining this site costs money. We are a Charity and work mainly with volunteers, but we find it difficult to pay our overheads.

Visitors to our website since January 2014.
Pop-up names are online now.

The number is indicative, but incomplete. For full details click on cross icon at bottom right.

Please, support our campaign
for women priests

Join our Women Priests’ Mailing List
for occasional newsletters:

Email:
Name:
Surname:
City:
Country:
 
An email will be immediately sent to you
requesting your confirmation.

One priesthood in Christ

One priesthood in Christ

JESỤ NYERE ỤMỤ-NWANYI IKE IDU NA EMUME EUCHARISTIA

Background music?

Na Oriri-Ikpe-Azu Jesu doru Eucharistia. Ọ chọrụ ịnonyere ndi nke ya mgbe niile. Sitena ha ka ọge esi n’enyi Nne ya Ekene sitena ihe nrịbama nke Achịcha na Mmanya .

Jesụ kwụrụ; “Na emenu nkea na ncheta nkem!” Otu nghọta enwere bụ na ọ bụ sọsọ ndi ụmụ-azu ya ka enyere ike nrugharia na aha ya. ‘Kansul’ nke Trent kwadolụ nke n’uzopulu iche: “Sitena Okwụa ‘Na emenu nkea na ncheta nkem!’, Krịsti mere ndi Apọstul ya Ụkọ-Chukwu, were dozie na ha na ndi Ụkọ-Chukwu ndi ọzọ gana eji Ahụ na Ọbara ya were na aju-Aja. Nkea bu ihe Ụka na akuzi “ (1562 AD; Denz. No 1740, 1752).

What only men at the Last Supper?

Na oge agburu-di-na-etiti (Middle Ages) onye ọbụna were ya dika eziokwu na ọbụ sọsọ ụmụ-nwoke nọọ na Oriri-Ikpe-Azu. Nkea bu otu Leonardo da Vinci gosịputara na ịhe osise di egwu o sere (lee nkowa na-elu). Sitena okwu Durandus onye di Asọ-Pourçain (1270 – 1334 AD): “Kristi chiri sọsọ umu-nwoke na Oriri-Ikpe-Azu mgbe onyere ha ikike nrughari”.

Mana nkea Ọ bụ Eziokwu? Ọ bụ na enweghị ụmụ-nwanyi?

At the Last Supper women were there!

ORIRI-IKPE-AZU by Bohdan Piasecki

Oriri-Ikpe-Azu bu Oriri Ngabiga.

Anyi matara nkea site na Oziọma. Jesụ mere ka akwado ya dika Oriri Ngabiga ya na ndi umu-azu ya. “Ọ na agumu agu nke ugwuu ka mu na unu iri oriri ngabiga” (Luk 22, 7-16).
Ugbụa, anyi matara sitena Oziọma na ụmụ-nwanyi so na oriri dika ndị agbatobi na umunne Jesụ.Ọ bụ otu uzọ iji gosiputa nzubea di ichi di n’ala Eze Chineke.

Ọzọkwasi, ezi-na-ulo niile ma ụmụ-nwanyi na-esonye na oriri ngabiga (Exodus 12, 1-14)
Oziọma kwupụtara ọbibia Jesụ na ndi n’eso ya madu iri-abụọ, na ururuchi’ (Mark 14, 17), mana ndi ụmụ-azu ndi kwaduru ya bụ oriri a nọrugo ebe ahu. Ụmụ-nwanyi sokwuazi na ha

  Anyi ji na-aka na Mama Jesụ na ụmụ-nwanyi ndi umu-azu nọọ na Oriri-ikpe-Azu

Ọ bụ ndi ụmụ-azu niile ka Jesụ sịrị: “Nkea bụ Ahum
Rie nụ ya unu niile
Na emenụ nkea na ncheta nkem!
Nkea bu Obaram.
Ñua nụ ya unu niile!
Mgbe ọbụna ụnụ mere nkea, na eme nụ ya na ncheta nkem” (Matthew 26, 26-28); 1 Corinthians 11, 23-25)

Okwu Jesụ “Na emenu nkea na ncheta nkem!” a kwara ya ndi ụmụ-azu niile, ma ụmụ-nwoke ma ụmụ-nwanyi. Ọpụtazịrị na Jesụ nyere ha niile ike nke Ọrda di Asọ iji na edu na emume nke Eucharistia.Nkea bụ nkọwa di nfe, otu ụzọ ngosịpụta’. Ịchọọ ịbanye na oke mmuta,

    Go to the next step?
1 2 3 4 5 6 7
baptised empowered liberated ordained affirmed supported called
You are in a simplified, ‘key point presentation’ mode.
To switch to academic mode,
click here!

Wijngaards Institute for Catholic ResearchThis website is maintained by the Wijngaards Institute for Catholic Research.

The Institute is known for issuing academic reports and statements on relevant issues in the Church. These have included scholars’ declarations on the need of collegiality in the exercise of church authority, on the ethics of using contraceptives in marriage and the urgency of re-instating the sacramental diaconate of women.

Visit also our websites:Women Deacons, The Body is Sacred and Mystery and Beyond.

You are welcome to use our material. However: maintaining this site costs money. We are a Charity and work mainly with volunteers, but we find it difficult to pay our overheads.

Visitors to our website since January 2014.
Pop-up names are online now.

The number is indicative, but incomplete. For full details click on cross icon at bottom right.

Please, support our campaign
for women priests

Join our Women Priests’ Mailing List
for occasional newsletters:

Email:
Name:
Surname:
City:
Country:
 
An email will be immediately sent to you
requesting your confirmation.

Liberated from Prejudice

Liberated from Prejudice

NTỌHAPỤ NA AGBỤ AKWỤGHỊ ỌTỌ

Background music?

Eh, na mgbe gara aga Ụka jụrụ ichibe ụmụ-nwanyi Ụkọ-Chukwu
Maka gini?
Ọ bụrụ na ebido nebaa-anya otu Ụka sịrị eme ihe na oge-garu-aga, anyi ga-agba mbọ ị chọpụta ihe kpatara ihe ji were di otu-ahụ.
Amachirị ụmụ-nwanyi na ọkwa echichi Ụko-Chukwu na igba-odibọ maka ịhị ihe na-enweghị isi

The evil of prejudice Uzọ akpamụ-oke atọ ka ejiri machibido ụmụ-nwanyi na echichi Ụkọ-Chukwu   nchụ-Aja

Otu: E were ụmụ-nwanyi dịka ndi nọọ n’okpụrụ ụmụ-nwoke na ihe niile: na udị ahụ ha, n’amamụ-ihe ha, na mmetụta nke ịme mmuọ ha
Maka ịhị na ekwere na ọ bụ sọsọ ihe di-na-nwoke, bụ ịhe nwa sịna ya abia,  eledazịrị  ụmụ-nwanyi anya dịka ndi na ezughị oke.
Na ezie,ụmụ-nwanyi dịka ndị n’abụghị ezigbo.

Abuọ: Ebe Ọ bu Eve mere ka madu niile sina Amara-Chineke dapu, echezịrị na nwanyi ọbụna buzi abum ọnu nke njọ.
Akara ụmụ-nwanyi niile akara iribama dike okike Ọjọ

Atọ: Ndi madu chere na oge-nsọ Nwanyi emena ya ihe na-adịghị ọcha.
Dika ịhe ekere eke rụrụ-alụ, ekwekwaghi ụmụ-nwanyi bia nso na Altar mọbụ sonyi na aja di Nsọ

  Ụka gana achọgide mgbe ọ bụna itọhapu onwe ya n’agbu akwụghị-ọtọ nke sitere na mmekolita na omenala were banye metọsia nkuzi na nmeme ya.

Were rụte na ahọ Ịrị-na-asatọ-na-ịrị-ise-na-anọ (1854), Ndi bishọpụ nke Romụ (Popes) chere na Chukwu nabatara ohu, maa ugbua ọ bụrụgo ịhe Ụka machiri.

Ụka emego ọtụtụ ihe nghọtahe sitena akuku nke yaThe Church has made many similar mistakes throughout its history.

Tata ụmụ-nwanyi kwesiri inye ohere sitena nkuzi akwụghi-ọtọ nke eji machie ha ịketa oke na igba-odibọ nke bu oke ha sitere na-ezi nzube Chineke.

    Go to the next step?

1 2 3 4 5 6 7
baptised empowered liberated ordained affirmed supported called
You are in a simplified, ‘key point presentation’ mode.
To switch to academic mode,
click here!

Wijngaards Institute for Catholic ResearchThis website is maintained by the Wijngaards Institute for Catholic Research.

The Institute is known for issuing academic reports and statements on relevant issues in the Church. These have included scholars’ declarations on the need of collegiality in the exercise of church authority, on the ethics of using contraceptives in marriage and the urgency of re-instating the sacramental diaconate of women.

Visit also our websites:Women Deacons, The Body is Sacred and Mystery and Beyond.

You are welcome to use our material. However: maintaining this site costs money. We are a Charity and work mainly with volunteers, but we find it difficult to pay our overheads.

Visitors to our website since January 2014.
Pop-up names are online now.

The number is indicative, but incomplete. For full details click on cross icon at bottom right.

Please, support our campaign
for women priests

Join our Women Priests’ Mailing List
for occasional newsletters:

Email:
Name:
Surname:
City:
Country:
 
An email will be immediately sent to you
requesting your confirmation.

Ordained as Deacons

Ordained as Deacons

ECHIGO NDI DEACON ( NSOTE ỤKỌ-CHUKWU)

Background music?

Ihe amara site na Akuku nke Ụka, uzọ atọ esi akpa odibọ aputago-ihe nke ị banyi na ha bu site n’echichi
Uzọ-atọ ndia akpọrụ Ọrda-di-Asọ.
Anyi mara ha dika;  Bishọpụ, Ụkọ-Chukwu na Diaconati (Nsote Ụkọ.
Ọ bụ ezie na ha di-na-udi-na-udi, ha atọ bụ otu na ime otu sacramenti Ọrda di Asọ.

Ọgbakọ Vatikan nke Abụọ kwuru maka otu uzọigba-odibọ di nsọ nke nwere nganaba atọ nke sitere na mgbe ochie ana akpọ Bishọpụ, Ụkọ-Chukwu na Deacons (Nsote Ụkọ Chukwu) (Lumen Gentium & sect, iri-abuọ na asatọ (28)).

Women were ordained deacons! Mgbe-ochie Ụka manitezịrị, nyebe ụmụ-nwanyi na-uju echichi diaconati (Nsote Ụkọ-Chukwu)

Emume di otua edokwara nke ọma eri oge centuri-nke-itenani Ọ kachasina Ụka nke Ọwuwa-Anyanwụ (Eastern Church)

Ndi deacon ụmụ-nwanyi na enye aka mgbe ana eme ụmụ-nwanyi miri Chukwu nke sitere na ịte Ude-nsọ na itunye ahu niile n’ime miri

Anyi mara otu esi akwado na ihe emume ana eme na yabu echichi. Ha bu ga Bishọpụ ịbikwasi aka ya na isi ha, mkpọkue Mmuọ Nsọ ka ọdakwasi ndia ana echi deacon na iyiwa ha uwe sutolu.
Gua ebea otu amamatu nke ememe ahu

Echichi diaconati bụ otu na-emume ha niile ma nwoke ma nwanyi. Ọ bụrụ na echichi diaconati nke ụmụ-nwanyi adabaghi na anya ya, oputakwuazịrị na nke ụmụ-nwoke adịkwaghị na usolo

  Nganaba Ụka nke Ọwuwa-Anyanwụ (Eastern) na oga ahu bu otu Katọlik, maka ihi na Ọgbaghara ha na Ụka Ọdịda Anyanwụ (West) maniterụ na ahọ ịrị-na-iri-ise-na-anọ (1054)

Emume gbadolu mkpọlọgwụ site na oge nke Pọlụ di Asọ. Onye enyem aka ya na igba-odibọ bụ Phoebe, ‘bu diacon na Ụka dịna Cenchreae’ (Romans,Ịri-isi, site na otu-lue-na-abuọ

Ọgbakọ Nzukọ Ụka, dịka Chalcedon, Trullo na Nicaea nke Abuọ kwekọlitara ichi ụmụ-nwanyi Diacons (Nsote Ụkọ-Chukwu)

Ọ bụrụ na ụmụ-nwanyi bụ Ụkọ-Chukwu mgbe ahu, na ezie ha nwekwuazịrị ikike ịnaraha ugbua.

Akwukwọ maka Echim ụmụ-nwanyi DeaconsEnweghị ụmụ-nwanyi na Ọrda di Asọ? Ndi Inyom bu Deacon namgbe ochie
No Women in Holy Orders? The Ancient Women Deacons
by John Wijngaards, Canterbury Press 2002.

“Nkea bu akwukwo ọgụgụ pụlụ iche, edere sitena ezi nghọta banyere ọnọdu ndi ọzọ nke siterena akuko. Wijngaards na ezie enyego aka nke ukwu sitena ịdeghari ma razisie nke ọma otuọ ga idi nfe ịghotanu”

Edemede maka ogosiputa echichi nke agba ochie

Nyocha —– * —– Etu esi enweta

    Go to the next step?

1 2 3 4 5 6 7
baptised empowered liberated ordained affirmed supported called
You are in a simplified, ‘key point presentation’ mode.
To switch to academic mode,
click here!

Wijngaards Institute for Catholic ResearchThis website is maintained by the Wijngaards Institute for Catholic Research.

The Institute is known for issuing academic reports and statements on relevant issues in the Church. These have included scholars’ declarations on the need of collegiality in the exercise of church authority, on the ethics of using contraceptives in marriage and the urgency of re-instating the sacramental diaconate of women.

Visit also our websites:Women Deacons, The Body is Sacred and Mystery and Beyond.

You are welcome to use our material. However: maintaining this site costs money. We are a Charity and work mainly with volunteers, but we find it difficult to pay our overheads.

Visitors to our website since January 2014.
Pop-up names are online now.

The number is indicative, but incomplete. For full details click on cross icon at bottom right.

Please, support our campaign
for women priests

Join our Women Priests’ Mailing List
for occasional newsletters:

Email:
Name:
Surname:
City:
Country:
 
An email will be immediately sent to you
requesting your confirmation.

Affirmed in latent tradition

Affirmed in latent tradition

MKWAGO NKE ‘LATENT’ ỌDINALA (OMENALA)

Background music?

Ezi akụ nke ekpughere site na nkuzi na esi n’okwukwe a bara ndi niile kwerunu. Nkea buzị ụlọ ya. A mara ha dịka anya nke okwukwe, m ọbu, nkwenye nke ndi niile kwerenu

Ụka na akuzi na ndi niile kwerenu, edoru-nsọ, sitena Onye di Nsọ, a gaghị ‘emehenata na ihe gbasara okwukwe’ (Lumen Gentium & sect: 12)

Ezi Ọdinala nke Ụka, mgbe ufodu, a bughị ihe ekwuputara na Ọha, kama ọ bụ ‘Latent’ Ọdinala, Ọdinala nke gbadoru mkpọrọgwụ na obi ndi niile kwerenu

Mary was venerated as priest! Otu ọmụmatụ nke ‘latent’ ọdinala bụ, nsọpụrụ ogonogo-ahọ, e nyere Maria ka Ụkọ- Chukwu

Ndi madụ kwenyere na Maria bụ, na ezie, Ụkọ-Chukwu nke egosipụtara sitena uzọ-anọ ndia: Maria sina Ezi-na-ụlọ agbụrụ Ụkọ-Chukwu. Maria mejupụtara ọnọdu abụmụ Ụkọ-Chukwu. Maria nyere anyi Aja-Maasị. Maria wetakwara mgbaghara Njọ

Nsọpụrụ di-iche a na enye Ụkọ-Chukwu Maria, di erioge na Akukọ nke Ụk.

Ọdinala (Omenala) kọwara nke ọma aka Ọlu Maria dika Ụkọ-Chukwu mgbe O nyere Jesu site na nkuputa e kuputara Ya na Ụlọ-Nsọ (Temple), na mgbe a kpọgbụrụ Ya n’Obe na Ugwu Calvari.

Nsọpụrụa gagidekwara lute na Ahọ iri-itenani, na iri-abụọ-na-asaa (1927), ma na otu ntabe-anya Ọkwa-di-Nsọ mebizirị ya maka ihi n’onwere ezi njikọta banyere ichi ụmụ-nwanyi echịchị!

  Etu osina di bụ nzubea pụrụ iche, Mama Jesu bụ Nwanyi.Ọ bụrụ na Maria bụ Ụkọ-Chukwu, etu ahu ka ọ dịrị Nwanyi ọ bụna emere miri Chukwu

Nkea bụ eziokwu nke ‘Latent’ Ọdinala (Omenala). Ndi niile kwerenu maara nke ọma na-ime obi ha na ụmụ-nwanyi nwere ikike ị bụ Ụkọ-Chukwu

    Go to the next step?

1 2 3 4 5 6 7
baptised empowered liberated ordained affirmed supported called
You are in a simplified, ‘key point presentation’ mode.
To switch to academic mode,
click here!

Wijngaards Institute for Catholic ResearchThis website is maintained by the Wijngaards Institute for Catholic Research.

The Institute is known for issuing academic reports and statements on relevant issues in the Church. These have included scholars’ declarations on the need of collegiality in the exercise of church authority, on the ethics of using contraceptives in marriage and the urgency of re-instating the sacramental diaconate of women.

Visit also our websites:Women Deacons, The Body is Sacred and Mystery and Beyond.

You are welcome to use our material. However: maintaining this site costs money. We are a Charity and work mainly with volunteers, but we find it difficult to pay our overheads.

Visitors to our website since January 2014.
Pop-up names are online now.

The number is indicative, but incomplete. For full details click on cross icon at bottom right.

Please, support our campaign
for women priests

Join our Women Priests’ Mailing List
for occasional newsletters:

Email:
Name:
Surname:
City:
Country:
 
An email will be immediately sent to you
requesting your confirmation.

Supported by developments in other Christian Churches

NKWADO NKE MANITERE NA ỤKA NDI OTU KRỊSTI NDỊ ỌZỌ

Background music?

Nzukọ Vatịkan nke Abụọ kuzịrị na Ụka Katọlik ga n’amuta-ihe sitena aka Ụka ndi otu Krịsti ndi ọzọ

“Ndi niile ehịchagọrụ sitena okwukwe nke miri Chukwu abụrụgo otu na ime Krịsti. Ha niile kaa kpọzịrị ndị otu Krịsti. Sitena ezigbo atumatụa ha abụrụgo umunwanne na ụmụaka amutara n’ime Ụka Katọlik” (Ecumenism & sect, Atọ)

“Ọtụtụ akara Nzukọ Krịsti jupụtara na Nzukọ Katọlik, dịkwuazi n’ime Ụka ndi ọzọ na abụghị Ụka Katọlik” (Ecumenism & sect; Atọ)

“Krịsti kpọrụ Ụka, ka ọ na aga njem mgbanwo. Mgbanwo nkea bu nke achọrụ mgbe niile” (Ecumenism & sect, Isii)

God is also at work in other Churches! Na Ụka ndi otu Krịsti ndi ọzọ, ụmụ-nwanyi nwere ohere ịsony n’echichi nile nke ịgba-odibọ ka Ụkọ-Chukwu

Ọ bụghị nanị sọsọ ndi Ụka Evangelịk, ma ndi ụka ndi ọzọ ama-ama ndi omenala ha yitewere nke ndi Katọlịk, dika ndi Ochie Katọlịk, ndi Methọdis, ndi Anglicans na ndi Episcopalians
Nee ihe ọmụmatụ ebea

Ịnabata ụmụ-nwanyi na ịgba-odibọ na echichi nke Ụka bụ ịhe e kpetara na ahọ-kwụrụ ahọ ekpere. O bukwa ịhe sitere na nnyocha ogonogo oge nke umunne anyi nwoke na nwanyi n’ịme Krịsti.
Sitena ezi mkpalite na ezi anọmọkụ nke obi ha na achọ ịmejupuata na ezie, ihe Jesu chọrọ nke enwekwara ike ịgụta na ịmerime akwụkwọ edegolu na ọlụ diga na iche-na-iche

  Ọmumatu sitere na Ụka ndi otu kristi ndi ozo abughi ngosiputa kwuọtọ maka echichi ụmụ-nwanyi nke aga asi na onweghi ọlusi n’udị ya.

Kama ọbu ihe ngosipụta na ọbụ ụzọ nke Mmuọ Nsọ Onye nke na agbaziri Ụka Katọlik.

    Go to the next step?
1 2 3 4 5 6 7
baptised empowered liberated ordained affirmed supported called
You are in a simplified, ‘key point presentation’ mode.
To switch to academic mode,
click here!

Wijngaards Institute for Catholic ResearchThis website is maintained by the Wijngaards Institute for Catholic Research.

The Institute is known for issuing academic reports and statements on relevant issues in the Church. These have included scholars’ declarations on the need of collegiality in the exercise of church authority, on the ethics of using contraceptives in marriage and the urgency of re-instating the sacramental diaconate of women.

Visit also our websites:Women Deacons, The Body is Sacred and Mystery and Beyond.

You are welcome to use our material. However: maintaining this site costs money. We are a Charity and work mainly with volunteers, but we find it difficult to pay our overheads.

Visitors to our website since January 2014.
Pop-up names are online now.

The number is indicative, but incomplete. For full details click on cross icon at bottom right.

Please, support our campaign
for women priests

Join our Women Priests’ Mailing List
for occasional newsletters:

Email:
Name:
Surname:
City:
Country:
 
An email will be immediately sent to you
requesting your confirmation.

Called by the Holy Spirit

Called by the Holy Spirit

AKPỌRỤ SITENA MMUỌ NSỌ

Background music?

Ntọ-ala ọkpụkpọ Ọ bụna sitere  na anyi bụ okike Chineke
Ịhe ọbụna madu nwere ike Ị bu sịna-aka Chineke, sonyuazịrị ọkpụkpọ ọbụna, udi ọbụna, ịgba-odibo, udi ndu ọbụna mọbụ nsipu pụlụ iche, manitere na ọkpụkpọ Chineke kpọlu anyi sitena abughị ihe were lue na ịbụ madu nke anyi bu.

Dikana ọkpụkpọ nke echichi Ụkọ-Chukwu, Ụka kwere nke ọma na ezi ọkpụkpọ sina Chineke, mana Ọ ga abu alu ịgbochi yabu ọkpụkpọ

Women are called to holy oders! Nke bu eziokwu bu na ọtụtụ ezigbo ụmụ-nwanyi ndi Katolik, na uwa nile, na egosi na akpọlu ha na ọkwa echichi Ụkọ-Chukwu onye nchu aja.

Enwere ọtụtụ osiarị tata sitena ụmụ-nwanyi ndi nwere ọkpụkpọ Ị bụ Ụkọ-Chukwu.

Ọkpụkpọ di otua n’oge gara-age bụ ihe ebidara maka ihi omenala na mmekọlịta na akwụghi-ọtọ. Weluka nkea, anyi nwere ọmumatu ndi Di-Nsọ ndi gosiputara ọkpụkpọ ha:
Catherine nke Siena, Di Asọ, onye nwere nzere kachasi elu na Uka
Theresa nke Lisieux, Di Asọ, onye nwere nzere kachasi elu na Uka na ndi ọzọ ga

Nyocha sitere na ndi ụmụ-nwanyi ịrị-na-iri (100) ndi gosiputara na akpọlu ha na echichi Ụkọ-Chukwu n’imeỤka Katolik gosiri na ha onwe ha tosili etosi, nwee anumoko-nke-obi ma di ekelesu dika ndi nwoke maka echichi Ụkọ-chukwu. Gua Ebea.

  Sitena na mkpanite nke ọkpụkpọ nke ụmụ-nwanyi ndi Katolik Chukwu Mmuọ Nsọ na onwe ya na eme ka Ụka nyocha nke ọma mmachi nke Ọ machiri ụmụ-nwanyi.

Ọ bụrụ na Ụka akachie nti na eneghari anya mkpọku nke Mmuọ-Nsọ, ebube pụlụ iche na onyinye nke ụmụ-nwanyi gabu ihe ge efufu-efu na ịgbasa ozi nke Chineke