Home Page!
Seven Reasons why

Ha di ihe dịka uzọ ihe Asaa kpatara aga-eji were nabata Ụmụ-Nwanyi n’echichi di Asọ!

OTU:  Ị bu otu n’Ụkọ-Chukwu nke Krịsti
Sitena mmiri Chukwu, ụmụ-nwanyi na ụmu-nwoke ketara oke na Ụkọ-Chukwu ọhụrụ nke Krịsti.Nkea metụkwara ịnwe ezi mmeghepu n’Ọkwa di Asọ meghee!

Ị nwe ịkike Ị bu onye ndu
Na Oriri-Ịkpe-Azụ Jesu nyere ma nwanyi ma nwoke ikike. Onye ọbụna n’ime ha nwetara echichi dịka onye ndu n’emume nke Aja Missa meghee!

ATỌ: Ịkpa Oke sitere na Omenala
Ihe kpatara Ụka Katọlik jiri were jụ ichi ụmụ-nwanyi Ụkọ-Chukwu gbadolu-ụkwụ na ụzọ ihe atọ akwụghi ọtọ, nke metụtara nke ụkwụụ ụdị mkpebi nke ndi Ndu Ụka mere.meghee!

ANỌ: Echibugo Ụmụ-Nwanyi Deacon (Nsote Ụko-Chukwu)
Were lutezia na-centuri-nke-Itenani, Ụka nyere ụmụ-nwanyi ọnọdu n’uju na Sacramenti nke Diakonati (Nsote Ụkọ-Chukwu). Nkea  gosịrị na-enwekwuru ike chie ụmụ-nwanyi Ụkọ-Chukwu, meghee!

ISE: Ike ichi Ụmụ-Nwanyi Ụkọ-Chukwu di n’usoro Omenala Ụka bụ ‘Latent Tradition’
Otu ihe iji maa atụ bụ Nsọpụrụ a na-enye Maria eri ogonogo-oge dịka Ụkọ-Chukwu. Nkea gosịrị na dịka n’anya nke Okwukwe’ ndi Ụka niile nwere sịrị dị, site n’aka Maria nmachibido, a machibidoro ụmụ-nwanyi emebigo. meghee!

ISII: Na Uwa niile, ndi Ụka nabatara ichi Ụmụ-Nwanyi Ụkọ-Chukwu
Site n’oke-nyocha e mere na site n’Ekpere, ndi Ụka ndi Otu Krịsti ndi ọzọga echibego ụmụ-nwanyi Ụkọ-Chukwu ugbua. Na-agbanyeghi na ọbughi ihe niile ndi Ụka ndi ọzọ megara ka Ụka Katọlik ga-emekwu, njikọ-ọnụ di na mkwenye ndi otu Krịsti ndi ọzọ kwenyere banyere ịchiụmụ-nwanyi Ụkọ-Chukwu na-egosi na ọga-abụebum-n’obi Krịsti. meghee!

ASAA: Na Ezie Ụmụ-Nwanyi Sokwa na ndi a kpọrụ na echichi Ụkọ-Chukwu
Odoro anya na ufọdu ụmụ-nwanyi Katọlik nwere ugwu kwenyere na ha nwere ọkpukpọ ịbu Ụkọ-Chukwu. Nke gosiputara akara nke Muọ-Nsọ, Ụka enweghi ike ịneghara anya.meghee!

Mmechi: Enweghị ezi ịhe mgbakwasị ụkwụ a ga eji mmachie ụmụ-nwanyi ịchi Ụkọ-Chukwu, makana ọtụtụ ezigbo nkuzi Nzukọ Katọlik amabidoghị ya!

   

Join us  .  .  .  !

Then what about papal teaching
banning women priests?

Read our frequently asked questions!




This website is maintained by the Wijngaards Institute for Catholic Research.

See our Documented Appeal to Pope Francis to Request the Re-instatement of the Ordained Diaconate for Women.

Wijngaards Institute for Catholic Research

Dear visitor, you are welcome to use our material. However: building up and maintaining this site costs money. We are a Charity and work mainly with volunteers, but find it difficult to pay our overheads. Please, become a Friend or support us with a donation. Also, as some of you recommended to us, we are exploring how to generate income by advertising. Please, support us in this effort and send us your suggestions.
John Wijngaards

Wijngaards Institute for Catholic Research

Miriam Duignan


Please, support our campaign
for women priests

Visit our new websites:

Natural Law and Conscience

Synod on the Family 2015

Catholics and Contraception

Join our Women Priests' Mailing List
for occasional newsletters:
Email:
Name:
Surname:
City:
Country:
 
An email will be immediately sent to you
requesting your confirmation.