|
Ezi akụ nke ekpughere site na nkuzi na esi nokwukwe
a bara ndi niile kwerunu. Nkea buzị ụlọ ya. A mara ha
dịka anya nke okwukwe, m ọbu, nkwenye nke ndi niile
kwerenu
Ụka na akuzi na ndi niile kwerenu, edoru-nsọ, sitena
Onye di Nsọ, a gaghị emehenata na ihe gbasara okwukwe
(Lumen Gentium & sect: 12)
Ezi
Ọdinala nke Ụka, mgbe ufodu, a bughị ihe ekwuputara na
Ọha, kama ọ bụ Latent Ọdinala,
Ọdinala nke gbadoru mkpọrọgwụ na obi ndi niile
kwerenu |
 |
 |
Otu ọmụmatụ nke latent
ọdinala bụ, nsọpụrụ ogonogo-ahọ, e nyere
Maria ka Ụkọ- Chukwu
Ndi madụ kwenyere na Maria
bụ, na ezie, Ụkọ-Chukwu nke
egosipụtara sitena uzọ-anọ ndia: Maria sina
Ezi-na-ụlọ agbụrụ Ụkọ-Chukwu. Maria
mejupụtara ọnọdu abụmụ Ụkọ-Chukwu.
Maria nyere anyi Aja-Maasị. Maria wetakwara mgbaghara Njọ
Nsọpụrụ di-iche a na enye Ụkọ-Chukwu
Maria, di erioge na
Akukọ nke Ụk.
Ọdinala (Omenala)
kọwara nke ọma aka Ọlu
Maria dika Ụkọ-Chukwu mgbe O nyere
Jesu site na nkuputa e kuputara Ya na Ụlọ-Nsọ (Temple), na
mgbe a kpọgbụrụ Ya nObe na Ugwu
Calvari.
Nsọpụrụa gagidekwara lute na Ahọ
iri-itenani, na iri-abụọ-na-asaa (1927), ma na otu ntabe-anya
Ọkwa-di-Nsọ mebizirị ya maka
ihi nonwere ezi njikọta banyere ichi ụmụ-nwanyi
echịchị! |