|
|---|
|
|
Na oge agbọ-ochie, ọnọdu ụmụ-nwanyi nihe gbasara Chineke di ntakịrị. Maka ihi na ebighị ụmụ-nwanyi ugwu, ha esoghị na ọnụ-ọgụ nke Ọgbugba-ndụ. Ha enweghị ikike ịweta aja. Mgbe niile ha nọgidere nokpuru ụmụ-Nwoke, ọkachasi na ihe gbasara ihe Chineke |
![]() |
![]() |
Jesu Kristi agbanwego ihe niile. Nwanyi ọbụna mere Miri Chukwu a bụrụgo Kristi ọzọ, dika otu nwoke sịrị bụrụ. Ndi niile emere Miri Chukwu nime Kristi, e yịrịgo Kristi ka-uwe. Enwerọzikwọ nkewa na etiti ndi Jụụ na onye abụghị Jụụ, Ohu na Diala, Oke na Nwunye (Galatians Atọ, Ịrị-abụọ nasatọ)Nwanyi ọbụna mere Miri Chukwu e ketago oke nuju na abụmụ Ụkọ-Chukwu Krịsti, Ndị nọna Ọkwa Eze na ndị Amụma Miri Chukwu bụ ntọ ala nke nyere onye ọbụna ohere na sacramenti ndị ọzọga, tinyere ịgba-odibọ ka Ụkọ-Chukwu nchụ-Aja |
| 1 | 2 | 3 | 4 | 5 | 6 | 7 |
| baptised | empowered | liberated | ordained | affirmed | supported | called |
| You are in a simplified, key point presentation
mode. To switch to academic mode, click here! |
![]() |
|
|
|---|
![]() |
|---|