|
|---|
|
|
Eh, na mgbe gara aga Ụka jụrụ ichibe
ụmụ-nwanyi Ụkọ-Chukwu |
![]() |
![]() |
Uzọ akpamụ-oke atọ ka ejiri machibido
ụmụ-nwanyi na echichi Ụkọ-Chukwu
nchụ-Aja Otu: E were ụmụ-nwanyi dịka ndi nọọ nokpụrụ ụmụ-nwoke na ihe niile: na udị ahụ ha, namamụ-ihe ha, na mmetụta nke ịme mmuọ ha Maka ịhị na ekwere na ọ bụ sọsọ ihe di-na-nwoke, bụ ịhe nwa sịna ya abia, eledazịrị ụmụ-nwanyi anya dịka ndi na ezughị oke. Na ezie,ụmụ-nwanyi dịka ndị nabụghị ezigbo. Abuọ: Ebe Ọ bu Eve mere ka madu niile sina Amara-Chineke dapu, echezịrị na nwanyi ọbụna buzi abum ọnu nke njọ. Akara ụmụ-nwanyi niile akara iribama dike okike Ọjọ Atọ: Ndi madu chere na oge-nsọ Nwanyi emena ya ihe na-adịghị ọcha. Dika ịhe ekere eke rụrụ-alụ, ekwekwaghi ụmụ-nwanyi bia nso na Altar mọbụ sonyi na aja di Nsọ |
| Ụka
gana achọgide mgbe ọ bụna itọhapu onwe ya nagbu
akwụghị-ọtọ nke sitere na mmekolita na omenala were
banye metọsia nkuzi na nmeme ya. Were rụte na ahọ Ịrị-na-asatọ-na-ịrị-ise-na-anọ (1854), Ndi bishọpụ nke Romụ (Popes) chere na Chukwu nabatara ohu, maa ugbua ọ bụrụgo ịhe Ụka machiri. Ụka emego ọtụtụ ihe nghọtahe sitena akuku nke yaThe Church has made many similar mistakes throughout its history. Tata ụmụ-nwanyi kwesiri inye ohere sitena nkuzi akwụghi-ọtọ nke eji machie ha ịketa oke na igba-odibọ nke bu oke ha sitere na-ezi nzube Chineke. |
||
| 1 | 2 | 3 | 4 | 5 | 6 | 7 |
| baptised | empowered | liberated | ordained | affirmed | supported | called |
| You are in a simplified, key point presentation
mode. To switch to academic mode, click here! |
![]() |
|
|
|---|
![]() |
|---|