Nederlands/Vlaams Deutsch Francais English language Spanish language Portuguese language Italiano
Catalan Czech Esperanto Greek Igbo Japanese Korean Latin Malay language Norwegian Polish Swahili Tagalog
Home Page!

Called by the Holy Spirit

AKPỌRỤ SITENA MMUỌ NSỌ

Background music?

Ntọ-ala ọkpụkpọ Ọ bụna sitere  na anyi bụ okike Chineke
Ịhe ọbụna madu nwere ike Ị bu sịna-aka Chineke, sonyuazịrị ọkpụkpọ ọbụna, udi ọbụna, ịgba-odibo, udi ndu ọbụna mọbụ nsipu pụlụ iche, manitere na ọkpụkpọ Chineke kpọlu anyi sitena abughị ihe were lue na ịbụ madu nke anyi bu.

Dikana ọkpụkpọ nke echichi Ụkọ-Chukwu, Ụka kwere nke ọma na ezi ọkpụkpọ sina Chineke, mana Ọ ga abu alu ịgbochi yabu ọkpụkpọ

Women are called to holy oders! Nke bu eziokwu bu na ọtụtụ ezigbo ụmụ-nwanyi ndi Katolik, na uwa nile, na egosi na akpọlu ha na ọkwa echichi Ụkọ-Chukwu onye nchu aja.

Enwere ọtụtụ osiarị tata sitena ụmụ-nwanyi ndi nwere ọkpụkpọ Ị bụ Ụkọ-Chukwu.

Ọkpụkpọ di otua n’oge gara-age bụ ihe ebidara maka ihi omenala na mmekọlịta na akwụghi-ọtọ. Weluka nkea, anyi nwere ọmumatu ndi Di-Nsọ ndi gosiputara ọkpụkpọ ha:
Catherine nke Siena, Di Asọ, onye nwere nzere kachasi elu na Uka
Theresa nke Lisieux, Di Asọ, onye nwere nzere kachasi elu na Uka na ndi ọzọ ga



Nyocha sitere na ndi ụmụ-nwanyi ịrị-na-iri (100) ndi gosiputara na akpọlu ha na echichi Ụkọ-Chukwu n’imeỤka Katolik gosiri na ha onwe ha tosili etosi, nwee anumoko-nke-obi ma di ekelesu dika ndi nwoke maka echichi Ụkọ-chukwu. Gua Ebea.


  Sitena na mkpanite nke ọkpụkpọ nke ụmụ-nwanyi ndi Katolik Chukwu Mmuọ Nsọ na onwe ya na eme ka Ụka nyocha nke ọma mmachi nke Ọ machiri ụmụ-nwanyi.

Ọ bụrụ na Ụka akachie nti na eneghari anya mkpọku nke Mmuọ-Nsọ, ebube pụlụ iche na onyinye nke ụmụ-nwanyi gabu ihe ge efufu-efu na ịgbasa ozi nke Chineke
 
    Go to the next step?

View a short video clip

1 2 3 4 5 6 7
baptised empowered liberated ordained affirmed supported called


You are in a simplified, ‘key point presentation’ mode.
To switch to academic mode,
click here!
Join our Mailing List
for occasional newsletters:
Email:
Name:
Surname:
City:
Country:
 
An email will be immediately sent to you
requesting your confirmation.

We are looking for (voluntary?) full-time or part-time staff

Do you believe strongly in the case of women? Have you carried responsibility? Do you know how to deal with people and have good communication skills?

Then, please, click here to apply

Public Relations Officer

 

Administrational Assistant

 

Academic Project Manager

Find links to related websites in your own country! Make this site one of your favourites! Recommend this website to a friend! Let us have your ideas and suggestions! Create a button and link to our site from your web page! Women's Ongoing Internet Consultation 'Friends' give us a regular contribution We need your financial support!