Nederlands/Vlaams Deutsch Francais English language Spanish language Portuguese language Italiano
Catalan Czech Esperanto Greek Igbo Japanese Korean Latin Malay language Norwegian Polish Swahili Tagalog
Home Page!

Ordained as Deacons

ECHIGO NDI DEACON ( NSOTE ỤKỌ-CHUKWU)

Background music?

Ihe amara site na Akuku nke Ụka, uzọ atọ esi akpa odibọ aputago-ihe nke ị banyi na ha bu site n’echichi
Uzọ-atọ ndia akpọrụ Ọrda-di-Asọ.
Anyi mara ha dika;  Bishọpụ, Ụkọ-Chukwu na Diaconati (Nsote Ụkọ.
Ọ bụ ezie na ha di-na-udi-na-udi, ha atọ bụ otu na ime otu sacramenti Ọrda di Asọ.

Ọgbakọ Vatikan nke Abụọ kwuru maka otu uzọigba-odibọ di nsọ nke nwere nganaba atọ nke sitere na mgbe ochie ana akpọ Bishọpụ, Ụkọ-Chukwu na Deacons (Nsote Ụkọ Chukwu) (Lumen Gentium & sect, iri-abuọ na asatọ (28)).

Women were ordained deacons! Mgbe-ochie Ụka manitezịrị, nyebe ụmụ-nwanyi na-uju echichi diaconati (Nsote Ụkọ-Chukwu)

Emume di otua edokwara nke ọma eri oge centuri-nke-itenani Ọ kachasina Ụka nke Ọwuwa-Anyanwụ (Eastern Church)

Ndi deacon ụmụ-nwanyi na enye aka mgbe ana eme ụmụ-nwanyi miri Chukwu nke sitere na ịte Ude-nsọ na itunye ahu niile n’ime miri

Anyi mara otu esi akwado na ihe emume ana eme na yabu echichi. Ha bu ga Bishọpụ ịbikwasi aka ya na isi ha, mkpọkue Mmuọ Nsọ ka ọdakwasi ndia ana echi deacon na iyiwa ha uwe sutolu.
Gua ebea otu amamatu nke ememe ahu

Echichi diaconati bụ otu na-emume ha niile ma nwoke ma nwanyi. Ọ bụrụ na echichi diaconati nke ụmụ-nwanyi adabaghi na anya ya, oputakwuazịrị na nke ụmụ-nwoke adịkwaghị na usolo


  Nganaba Ụka nke Ọwuwa-Anyanwụ (Eastern) na oga ahu bu otu Katọlik, maka ihi na Ọgbaghara ha na Ụka Ọdịda Anyanwụ (West) maniterụ na ahọ ịrị-na-iri-ise-na-anọ (1054)

Emume gbadolu mkpọlọgwụ site na oge nke Pọlụ di Asọ. Onye enyem aka ya na igba-odibọ bụ Phoebe, ‘bu diacon na Ụka dịna Cenchreae’ (Romans,Ịri-isi, site na otu-lue-na-abuọ

Ọgbakọ Nzukọ Ụka, dịka Chalcedon, Trullo na Nicaea nke Abuọ kwekọlitara ichi ụmụ-nwanyi Diacons (Nsote Ụkọ-Chukwu)


Ọ bụrụ na ụmụ-nwanyi bụ Ụkọ-Chukwu mgbe ahu, na ezie ha nwekwuazịrị ikike ịnaraha ugbua.

 

Akwukwọ maka Echim ụmụ-nwanyi DeaconsEnweghị ụmụ-nwanyi na Ọrda di Asọ? Ndi Inyom bu Deacon namgbe ochie
No Women in Holy Orders? The Ancient Women Deacons
by John Wijngaards, Canterbury Press 2002.

“Nkea bu akwukwo ọgụgụ pụlụ iche, edere sitena ezi nghọta banyere ọnọdu ndi ọzọ nke siterena akuko. Wijngaards na ezie enyego aka nke ukwu sitena ịdeghari ma razisie nke ọma otuọ ga idi nfe ịghotanu”

Edemede maka ogosiputa echichi nke agba ochie

Nyocha ----- * ----- Etu esi enweta

    Go to the next step?

View a short video clip

1 2 3 4 5 6 7
baptised empowered liberated ordained affirmed supported called


You are in a simplified, ‘key point presentation’ mode.
To switch to academic mode,
click here!
Join our Mailing List
for occasional newsletters:
Email:
Name:
Surname:
City:
Country:
 
An email will be immediately sent to you
requesting your confirmation.

We are looking for (voluntary?) full-time or part-time staff

Do you believe strongly in the case of women? Have you carried responsibility? Do you know how to deal with people and have good communication skills?

Then, please, click here to apply

Public Relations Officer

 

Administrational Assistant

 

Academic Project Manager

Find links to related websites in your own country! Make this site one of your favourites! Recommend this website to a friend! Let us have your ideas and suggestions! Create a button and link to our site from your web page! Women's Ongoing Internet Consultation 'Friends' give us a regular contribution We need your financial support!