|
|---|
|
Na Oriri-Ikpe-Azu Jesu doru Eucharistia. Ọ chọrụ ịnonyere ndi nke ya mgbe niile. Sitena ha ka ọge esi nenyi Nne ya Ekene sitena ihe nrịbama nke Achịcha na Mmanya .
Jesụ kwụrụ; Na emenu nkea na ncheta nkem! Otu nghọta enwere bụ na ọ bụ sọsọ ndi ụmụ-azu ya ka enyere ike nrugharia na aha ya. Kansul nke Trent kwadolụ nke nuzopulu iche: Sitena Okwụa Na emenu nkea na ncheta nkem!, Krịsti mere ndi Apọstul ya Ụkọ-Chukwu, were dozie na ha na ndi Ụkọ-Chukwu ndi ọzọ gana eji Ahụ na Ọbara ya were na aju-Aja. Nkea bu ihe Ụka na akuzi (1562 AD; Denz. No 1740, 1752).

Na oge agburu-di-na-etiti (Middle Ages) onye ọbụna were ya dika eziokwu na ọbụ sọsọ ụmụ-nwoke nọọ na Oriri-Ikpe-Azu. Nkea bu otu Leonardo da Vinci gosịputara na ịhe osise di egwu o sere (lee nkowa na-elu). Sitena okwu Durandus onye di Asọ-Pourçain (1270 1334 AD): Kristi chiri sọsọ umu-nwoke na Oriri-Ikpe-Azu mgbe onyere ha ikike nrughari.
Mana nkea Ọ bụ Eziokwu? Ọ bụ na enweghị ụmụ-nwanyi?
ORIRI-IKPE-AZU by Bohdan Piasecki |
Oriri-Ikpe-Azu bu Oriri Ngabiga. Anyi matara nkea site na Oziọma. Jesụ mere ka akwado ya dika Oriri Ngabiga ya na ndi umu-azu ya. Ọ na agumu agu nke ugwuu ka mu na unu iri oriri ngabiga (Luk 22, 7-16). Ugbụa, anyi matara sitena Oziọma na ụmụ-nwanyi so na oriri dika ndị agbatobi na umunne Jesụ.Ọ bụ otu uzọ iji gosiputa nzubea di ichi di nala Eze Chineke. Ọzọkwasi, ezi-na-ulo niile ma ụmụ-nwanyi na-esonye na oriri ngabiga (Exodus 12, 1-14) Oziọma kwupụtara ọbibia Jesụ na ndi neso ya madu iri-abụọ, na ururuchi (Mark 14, 17), mana ndi ụmụ-azu ndi kwaduru ya bụ oriri a nọrugo ebe ahu. Ụmụ-nwanyi sokwuazi na ha |
| Anyi ji
na-aka na Mama Jesụ na ụmụ-nwanyi ndi umu-azu nọọ
na Oriri-ikpe-Azu Ọ bụ ndi ụmụ-azu niile ka Jesụ sịrị: Nkea bụ Ahum Rie nụ ya unu niile Na emenụ nkea na ncheta nkem! Nkea bu Obaram. Ñua nụ ya unu niile! Mgbe ọbụna ụnụ mere nkea, na eme nụ ya na ncheta nkem (Matthew 26, 26-28); 1 Corinthians 11, 23-25) Okwu Jesụ Na emenu nkea na ncheta nkem! a kwara ya ndi ụmụ-azu niile, ma ụmụ-nwoke ma ụmụ-nwanyi. Ọpụtazịrị na Jesụ nyere ha niile ike nke Ọrda di Asọ iji na edu na emume nke Eucharistia.Nkea bụ nkọwa di nfe, otu ụzọ ngosịpụta. Ịchọọ ịbanye na oke mmuta, |
||
| 1 | 2 | 3 | 4 | 5 | 6 | 7 |
| baptised | empowered | liberated | ordained | affirmed | supported | called |
| You are in a simplified, key point presentation
mode. To switch to academic mode, click here! |
![]() |
|
|
|---|
![]() |
|---|