|
|---|
|
![]() |
Na Ụka ndi otu Krịsti ndi ọzọ,
ụmụ-nwanyi nwere ohere ịsony nechichi nile nke
ịgba-odibọ ka Ụkọ-Chukwu Ọ bụghị nanị sọsọ ndi Ụka Evangelịk, ma ndi ụka ndi ọzọ ama-ama ndi omenala ha yitewere nke ndi Katọlịk, dika ndi Ochie Katọlịk, ndi Methọdis, ndi Anglicans na ndi Episcopalians Nee ihe ọmụmatụ ebea Ịnabata ụmụ-nwanyi na ịgba-odibọ na echichi nke Ụka bụ ịhe e kpetara na ahọ-kwụrụ ahọ ekpere. O bukwa ịhe sitere na nnyocha ogonogo oge nke umunne anyi nwoke na nwanyi nịme Krịsti. Sitena ezi mkpalite na ezi anọmọkụ nke obi ha na achọ ịmejupuata na ezie, ihe Jesu chọrọ nke enwekwara ike ịgụta na ịmerime akwụkwọ edegolu na ọlụ diga na iche-na-iche |
| 1 | 2 | 3 | 4 | 5 | 6 | 7 |
| baptised | empowered | liberated | ordained | affirmed | supported | called |
| You are in a simplified, key point presentation
mode. To switch to academic mode, click here! |
![]() |
|
|
|---|
![]() |
|---|