| Ntọ-ala ọkpụkpọ Ọ bụna sitere na anyi bụ okike Chineke Ịhe ọbụna madu nwere ike Ị bu sịna-aka Chineke, sonyuazịrị ọkpụkpọ ọbụna, udi ọbụna, ịgba-odibo, udi ndu ọbụna mọbụ nsipu pụlụ iche, manitere na ọkpụkpọ Chineke kpọlu anyi sitena abughị ihe were lue na ịbụ madu nke anyi bu. Dikana ọkpụkpọ nke echichi Ụkọ-Chukwu, Ụka kwere nke ọma na ezi ọkpụkpọ sina Chineke, mana Ọ ga abu alu ịgbochi yabu ọkpụkpọ | ![]() |
![]() | Nke bu eziokwu bu na ọtụtụ ezigbo ụmụ-nwanyi ndi Katolik, na uwa nile, na egosi na akpọlu ha na ọkwa echichi Ụkọ-Chukwu onye nchu aja. Enwere ọtụtụ osiarị tata sitena ụmụ-nwanyi ndi nwere ọkpụkpọ Ị bụ Ụkọ-Chukwu. Ọkpụkpọ di otua n’oge gara-age bụ ihe ebidara maka ihi omenala na mmekọlịta na akwụghi-ọtọ. Weluka nkea, anyi nwere ọmumatu ndi Di-Nsọ ndi gosiputara ọkpụkpọ ha: Catherine nke Siena, Di Asọ , onye nwere nzere kachasi elu na Uka Theresa nke Lisieux, Di Asọ, onye nwere nzere kachasi elu na Uka na ndi ọzọ ga Nyocha sitere na ndi ụmụ-nwanyi ịrị-na-iri (100) ndi gosiputara na akpọlu ha na echichi Ụkọ-Chukwu n’imeỤka Katolik gosiri na ha onwe ha tosili etosi, nwee anumoko-nke-obi ma di ekelesu dika ndi nwoke maka echichi Ụkọ-chukwu. Gua Ebea. |
1 | 2 | 3 | 4 | 5 | 6 | 7 |
baptised | empowered | liberated | ordained | affirmed | supported | called |
You are in a simplified, ‘key point presentation’ mode.
|



